AguNecheMba by Nnamdi Full Lyrics
Song Title: Agu Neche Mba
Author: Nnamdi
Language: Igbo
Quick Intro: AguNecheMba is an old Igbo Gospel song that’s has been around for a very long time. It’s a song to increase your confidence in God’s divine protection.
AguNecheMba Full Lyrics
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri
Mgbe ogechi ruru
oga a dika olu ebube eh
Akwa mgbu chi ga etiwa
Ugo nke anyi ga achekeeh
Onodi obula ah
oga di ka olu ebube
ndi na maghi gamara ah
na chi anyi na efe bu onye mmeri
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Ihu kwara Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agunechemba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri
Chi anyi na efe bu onye mmeri
Chi anyi na efe bu onye mmeri
Chi ka dibia bu onye mmeri aaahhh aaahhhhhhh
Chi anyi na efe bu onye mmeri (onye mmeri)
Ikuku ama na onya ibu onye mmeri(onye mmeri)
Agu neche mba bu onye mmeri aaahhh aaahhhh
Mgbe ogechi ruru
oga a dika olu ebube eh
maka ‘na akwa mgbu chi ga etiwa ‘si
Ugo nke anyi ga achekeeh
Onodi obula ah
oga di ka olu ebube eehh
maka ndi na maghi ga ‘mara wo nu
na chi anyi na efe bu onye mmeri
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Ihu kwara Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e’ chela Nigeria ah eehh aaahhh onye mmeri
Chukwu ma nke esi eche ndi ya
Oche nndum
‘Kwisi ‘m ‘a tulu ucho nu uwa
‘Kwisi ‘m ‘a tulu egwu
na gi onwe gi so’mu eje na uwa aahh aaahhh
Isi ‘m Nnamdi a’ tulu ucho ooohhh (a’ tulu ucho oohhh)
Adala mba le eehh
esom’gi na azu uuhh uuuuuhhhhh
Umuchukwu a’ tulu ucho (a’ tulu ucho oohhh)
Umuchukwu adala mba
Chukwu gwu anyi na azu uuuhhh eehh yahhhh
‘sini Chris atulu ucho (a’ tulu ucho oohhh)
asi kwa ‘m gi adala mba na olu aahh
oso anyi na azu emmanueeeellll
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Ihu kwa Agu neche mba e’ chela Anambra eehh aaahhh
Chimu Agu neche mba aaahh (Agu neche mba)
Ihu kwara Agu neche mba mu o (Ihu kwara Agunechemba)
‘hu kwa Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri
The Video
Lyrics found using:
- agu neche mba lyrics
- agunechemba
- Agu na eche mba lyrics
- Anyi gbacha lika lika oga dika olu ebube song lyrics
- Who sang agu na eche mba