Top 20 Igbo Gospel Songs Lyrics
Today, I just want to do something a bit different, taking a look at some really old and popular Igbo Gospel music/songs and their Full Lyrics.
You can add to this list by naming other popular Igbo Gospel songs that aren’t listed here. You can do this by using the comments link below.
Contents:
Chineke N’ke Igwe
Lyrics
Chineke n’ke igwe
Onye di Ka gi
Onye na bia ozo
Onye di Ka gi
Chineke n’ke igwe
Onye di Ka gi
Onye n’agwo oria
Onye di Ka gi
Chineke n’ke igwe
Onye di Ka gi
Onye neme nma (OR Onye ne nye nwa, OR Onye na nye uba )
Onye di Ka gi
Chineke I Dinma
Lyrics
Chineke I dinma o
I dinma
I dinma e
Idinma o
Idinma, Idinma o
Enuwa Madu Bi
Lyrics
Enuwa Madu Bi Jaya nma Enu jah Jehovah Jaya nma
ODOGWU N’AGHA DIKE N’AGHA
Lyrics
Odogwu n’agha dike n’agha
Eze Jesus
Odogwu n’agha dike n’agha
Onye neme n’ma
Odogwu n’agha dike n’agha
Eze Jesus
Odogwu n’agha dike n’agha
Eche Tanam Ihe O Mere
Lyrics
Eche tanam ihe o mere
Jesus onye obioma
(Repeat continuously)
AGA MA TURU CHINEKE
Lyrics
Aga ma turu Chineke
Mma ma
Onye We anyi
Imela
IBU CHUKWU ONYEDIKE
Lyrics
Ibu Chukwu Onyedike
Ibu Chukwu Onye dinma
Ibu alpha na Omega mo
Onye nbu na Onye Ikpazu
N’ma lite na Ogbugbu
Ya Ka ji na si n’buchi mo
Idiebube
N’marama
Ibu alpha na Omega mo
Onye nbu na Onye Ikpazu
N’ma lite na Ogbugbu
Ya Ka ji na si ni buchi mo
JEHOVAH IDI EGWU
Lyrics
Jehovah Idi Egwu
Jehovah eeehhh
Idi Egwu
Jehovah eehh
(Keep Repeating)
Mmama Dirigi Chineke
Lyrics
Mmama Dirigi……
Chineke ..eh
Mmama Dirigi….oh
Onye-oma
Kpo Ya Chineke Dinma
Lyrics
Kpo Ya
Chineke Dimma
Kpo Ya o
Onye obioma
TUWARAYA MAMA
Lyrics
TUWARAYA mama
Si ya n’omela
Eze Jesus TUWARAYA mama
Si ya n’omela
OBULI WE’M ELU
Lyrics
Obuli we’m elu
Higher higher
Obuli We’m elu
Higher higher
Ah eh… ah eh… ah eh..
Onyekeruwa di ho
Imela Imela
Lyrics
Imela Imela
Imela Okaka
Imela Chineke
Imela Oye-oma
Kpo Ya Omemma
Lyrics
Kpo ya omemma (3x)
Omemma
Kpo ya omemma (3x)
Omemma
Kpo ya omemma
Omemma
Kpo ya omemma
Omemma
Eeehh Omemma
Eeehhh Omemma
Eeehhh Omemma
Omemma
Omemma
AKA MARAMMA KA ‘M GA KURU
Lyrics
Aka maramma ka ‘m ga kuru
Chineke mo -oohh
Aka Maramma
Kuwa raya aka maramma
Aka Maramma
O ME WO YA
Lyrics
O me wo ya
Jehovah Nissi
O me wo ya
Alpha Omega
O me wo ya
O me re ye n’oge ya
Agu neche mba
Lyrics
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri
See Agu neche mba full lyrics
Mmama Ekele
Lyrics
Mama Ekele Chineke
Umu gi ne yegi ekele
Izu Ru ke me
Aka Jehovah
Lyrics
Aka Aka Ya
Aka Jehovah na’eme mma
Olu ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta
Aka aka ya
Aka Jehovah na’eme mma
Hallelujah Chim le
Lyrics
Hallelujah Chim le
Jehovah Chim imela
ebi igworo mu oria jim le
aga ma tu ru gi nma nma
Lyrics found using:
- igbo worship songs lyrics
- igbo praise and worship songs lyrics
- Chukwuoma lyrics
- chukwu oma lyrics
- igbo praise songs lyrics
- igbo songs lyrics
- chukwuoma onyeoma nna lyrics
- lyrics of chukwuoma onyeoma nna
- igbo gospel songs lyrics
- chineke idinma lyrics
- chukwu oma onyeoma nna lyrics
- chi obioma lyrics
- hallelujah chimle lyrics
- chukwuoma onyeoma nna song lyrics
- okaka okaka eze idi ebube aha gi juru eligwe ju uwa
- chukwu oma onye oma nna lyrics
- igbo praise songs
- lyrics of chukwuoma
- song lyric of chukwu oma mp3
- chukwuoma lyrics by daystar choir